Nehum 1:9 - Bible Nso9 Gini ka unu nēchè megide Jehova? Ya onwe-ya nēme ka ọ gwusia: nkpab͕u agaghi-ebili nke ub͕ò abua. Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Kedụ izu ọjọọ unu na-agba megide Onyenwe anyị ọ ga-eweta ihe niile nʼisi njedebe; nsogbu agaghị abịakwa nke ugboro abụọ. Sien die hoofstuk |