Nehum 1:7 - Bible Nso7 Jehova di nma, Ọ bu ebe ewusiri ike n'ubọchi ahuhu; Ọ bu kwa onye nāma ndi nāgbabà nime Ya. Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Onyenwe anyị dị mma. Ọ bụ ebe mgbaba nʼụbọchị nsogbu. Ọ na-elekọta ndị niile na-atụkwasị ya obi, Sien die hoofstuk |