Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Levitikọs 1:3 - Bible Nso

3 Ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu àjà-nsure-ọku sitere n'ìgwè ehi, oké zuru okè ka ọ gēweta ya nso: n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute ka ọ gēweta ya nso, ka o we buru ihe nātọ utọ n'iru Jehova

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 “ ‘Ọ bụrụ na ọ bụ onyinye aja nsure ọkụ e wetara site nʼigwe ehi, ọ bụ oke ehi nke na-enweghị ntụpọ ka ọ ga-eweta. Nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ka ọ ga-eweta ya, ka ọ bụrụ ihe Onyenwe anyị ga-anabata.

Sien die hoofstuk Kopieer




Levitikọs 1:3

Volg ons:

Advertensies


Advertensies