Jemis 1:14 - Bible Nso14 kama anānwa onye ọ bula mb͕e agu ihe ọjọ nke aka ya nādọkpufu ya, ewe rafue ya. Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Kama ọnwụnwa na-abịara mmadụ site nʼọchịchọ nke obi ya. Ọ bụkwa ọchịchọ ọjọọ nke mmadụ na-arafu ya, dọkpụfuo ya. Sien die hoofstuk |