Daniel 4:6 - Bible Nso6 N'ihi ya anēsite n'akam nye iwu, si, ka eme ka ndi-amam-ihe nile nke Babilon bata n'irum, ka ha we me ka m'mara isi nrọ ahu. Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Nʼihi ya, enyere m iwu ka a kpọọ ndị amamihe niile m nwere na Babilọn ka ha bịa nʼihu m, bịa kọwaara m isi nrọ ahụ. Sien die hoofstuk |