Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Daniel 3:24 - Bible Nso

24 Mb͕e ahu o juru Nebukadneza, bú eze, anya, o we were ọsọ bilie: ọ zara, si ndi-ndum-ọdu-ya, Ọ bughi ndikom atọ ekere ab͕u ayi tubàra n'etiti ọku ahu? Ha zara, si eze, Ọ bu ezie, eze.

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

24 Nʼọnọdụ iju anya, Eze Nebukadneza wuliri nʼụkwụ ya, jụọ ndị ndụmọdụ sị, “Ọ bụghị ndị ikom atọ anyị kere agbụ ka anyị tụbara nʼime ọkụ?” Ha zara eze, “Ọ bụ ezie, eze.”

Sien die hoofstuk Kopieer




Daniel 3:24

Volg ons:

Advertensies


Advertensies