Daniel 2:14 - Bible Nso14 Mb͕e ahu Daniel zaghachiri Ariok, bú onye-isi ndi-ob͕ū nke eze, nke puru ib͕u ndi-amam-ihe nke Babilon, okwu ndum-ọdu na ezi uche; Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe Ariok, onye bụ onyeisi ndị nche eze pụrụ igbu ndị ikom maara ihe na Babilọn, Daniel ji amamihe na ezi uche gwa ya okwu. Sien die hoofstuk |