Daniel 2:13 - Bible Nso13 Iwu ahu we puta; ewe gaje ib͕u ndi ahu mara ihe; ha we chọ Daniel na ndi-ibe-ya ka ewe b͕ue ha. Sien die hoofstukBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Mgbe e kwupụtara iwu onye eze ka e gbuo ndị oke amamihe niile, ndị agha chọkwara ebe Daniel na ndị otu ya nọ ka ha gbuo ha. Sien die hoofstuk |