Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Daniel 2:12 - Bible Nso

12 N'ihi nka eze were iwe, iwe-ya we di ọku nke-uku, o we si ka eme ka ndi-amam-ihe nile nke Babilon la n'iyi.

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Nke a mere ka eze jupụta nʼoke iwe na ọnụma, o nyere iwu ka e gbuchaa ndị amamihe niile nke Babilọn.

Sien die hoofstuk Kopieer




Daniel 2:12

Volg ons:

Advertensies


Advertensies