Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Daniel 2:11 - Bible Nso

11 Ajuju a nke eze nāju di ike, ọ dighi kwa onye ọzọ nke gākọ ya n'iru eze, ma-ọbughi nání chi-ayi, ndi ebe-obibi-ha nādighi n'etiti anu-aru, bú madu.

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Ihe a ị chọrọ ka anyị mee bụ ihe na-agaghị ekwe omume. Ọ bụ naanị ndị mmụọ nwere ike ịkọrọ gị ihe ị rọrọ na nrọ. Ndị mmụọ anọkwaghị nʼetiti ndị mmadụ.”

Sien die hoofstuk Kopieer




Daniel 2:11

Volg ons:

Advertensies


Advertensies