Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Daniel 10:15 - Bible Nso

15 Mb͕e ọ kpayerem uka dika okwu ndia si di, m'we che irum n'ala, da ob͕i.

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Mgbe ọ na-agwa m okwu ndị a, ekpunyere m ihu m nʼala enwekwaghị m ike ikwu okwu ọbụla.

Sien die hoofstuk Kopieer




Daniel 10:15

Volg ons:

Advertensies


Advertensies