Aanlyn Bybel

- Advertensies -




Daniel 10:14 - Bible Nso

14 Ma abiawom ime ka i ghọta ihe ahu nke gādakwasi ndi-gi na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia: n'ihi na ọhù fọduru nke diri ubọchi ndia.

Sien die hoofstuk Kopieer

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ugbu a, abịala m ime ka ị ghọta ihe ga-adakwasị ndị gị nʼoge ikpeazụ nʼụbọchị dị nʼihu. Nʼihi na ọhụ ndị a dịrị oge ndị na-abịa nʼihu.”

Sien die hoofstuk Kopieer




Daniel 10:14

Volg ons:

Advertensies


Advertensies