Daniel 6:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Nʼìhè mbụ nke ụtụtụ, mgbe chị na-abọ, eze biliri mee ngwangwa, gaa nʼolulu ọdụm ahụ. Sien die hoofstukBible Nso19 Mb͕e ahu eze biliri n'isi-ututu, mb͕e chi bọrọ, o we were ọsọ garue olùlù ọdum. Sien die hoofstuk |