Daniel 4:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Mụ onwe m, bụ Nebukadneza nọ nʼafọ ojuju na ihe ịga nke ọma nʼụlọeze m. Sien die hoofstukBible Nso4 Mu onwem, bú Nebukadneza, nọ n'udo n'ulom, nọ kwa ka osisi nwezuru akwukwọ ndu ya n'ulo ukum. Sien die hoofstuk |