Daniel 2:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ọzọkwa, ha zaghachiri, “Ka eze gwa ndị ohu ya ihe ọ rọrọ na nrọ, anyị ga-akọwakwa ya.” Sien die hoofstukBible Nso7 Ha zara nke ub͕ò abua, si, Ka eze zere ndi-orù-ya nrọ a, isi-ya ka ayi gākọ kwa. Sien die hoofstuk |